Judges 4:11

11Nʼoge a, Heba,
Ezi mmekọrịta nke dị nʼetiti ndị Izrel na ndị Ken, bidoro nʼoge Mosis. Ọpụ 3:1 Ndị Ken nyeere ụmụ Izrel aka imeri ndị iro ha, mgbe ha na-achọ inweta Kenan bụ ala nkwa ahụ Nkp 1:16
onye Ken, ahapụla ndị Ken ndị ọzọ, ndị bụ ụmụ ụmụ Hobab, nwanne nwunye Mosis gaa maa ụlọ ikwu ya nʼokpuru osisi ukwu dị na Zaananim, nke dị nso Kedesh.

Copyright information for IboBIU